Dataset Viewer
Auto-converted to Parquet Duplicate
score
float32
1.04
1.25
Igbo
stringlengths
10
499
Kamba
stringlengths
8
500
1.249498
24:32 Na ha sịrị ibe ha, "Ndi na obi anyị adịghị ọku nime ayi,, mgbe ọ na-ekwu na ụzọ, na mgbe o meghere anyị Akwụkwọ Nsọ?"
Maisye atĩĩ: "Ngoo sitũ itinew'a muutĩa yĩla ũnũũneenaa naitũ nzĩanĩ, aitũvuanĩsya maandĩko?" - Luka 24:32.
1.249459
Naanị nke a ka m chọpụtara , na ụmụ mmadụ ziri ezi mgbe ezi Chineke kere ha , ma ha onwe ha echepụtawo ọtụtụ atụmatụ .
Sisya, ũndũ ũla nonete nĩ ũũ: Ngai nĩwombie mũndũ e mũlũngalu; ĩndĩ nĩmamanthaa makosokoso maingĩ."
1.249243
, a ga-emekwa ka mba niile zukọta n'ihu ya, ọ ga-ekewapụkwa ndị mmadụ n'ebe ibe ha nọ, dị nnọọ ka onye ọzụzụ atụrụ si ekewapụ atụrụ n'ebe ewu nọ.
Yesũ akasilĩla andũ onthe na 'kũmavathany'a aa na aya, tondũ mũĩthi ũvathanasya malondu na mbũi.'
1.249008
Olee otú mbilite n'ọnwụ Jizọs si dị iche ná mbilite n'ọnwụ ndị bu ya ụzọ?
Ũthayũũkyo wa Yesũ waĩ kĩvathũkany'o ata na mothayũũkyo ala maĩ mbee wake?
1.248439
(Ndị Efesọs 6:1) Mụta ihe n'aka Chineke.
(Aeveso 6:1) Ĩmanyĩsye kumana na ngelekany'o ya Ngai.
1.248157
O si otu a mee nꞌihi na ọ dịghi ihe nyịrị Chineke ime."
Kwoou nũkwona, vai ũndũ Ngai ũtatonya kwĩka.'
1.247726
Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu nile.
Ũu nĩw'o mwĩao ũla mũnene na wa mbee.
1.247723
Gịnị bụ oge ikpe ọnọdụ?
Mũthenya wa Sila Nĩ Kyaũ?
1.247601
Umu, nāṅanu nti okwu ndi muru unu n'ihe nile, n'ihi na nka bu ihe nātọ ezi utọ nime Onye-nwe-ayi.
Syana, mew'ei asyai menyu maũndũnĩ onthe, nũndũ ũu nĩwendeeasya nthĩnĩ wa Mwĩaĩi.
1.247214
7 Pọl dere banyere Ọkpara Chineke, sị: "E si n'aka ya jiri ihe mgbapụta tọhapụ anyị, site n'ọbara nke onye ahụ, ee, mgbaghara nke njehie anyị, dị ka obiọma [Jehova] dị ukwuu nke na-erughịrị mmadụ si dị.
7 Vaulo aandĩkie ũũ aiweta Mwana mwendwa wa Yeova: "Nthĩnĩ wake [Yesũ] twĩ na wovosyo witũ kwondũ wa nthakame yake, ũekeo wa mavĩtyo maitũ, kwĩanana na ũthwii wa mumo wake [Yeova]."
1.247136
Ọ zaa ekpere anyị, okwukwe anyị ga-esikwu ike.
Na ĩndĩ ĩla mboya sitũ syasũngĩwa, mũĩkĩĩo witũ nũendeeaa kũlũlũmĩla.
1.245829
"Nọrọnụ n'ịhụnanya Chineke." - Jud 21
"Ĩyĩkalyei ene wendonĩ wa Ngai." - Yuta 21
1.245746
Ùnu amaghị na m ghaghị ịnọ n'ụlọ nna m?
Mũyĩsĩ kana naĩlĩte kwĩthĩwa nyũmbanĩ ya Asa wakwa?'
1.245547
33 Lee, ịdị omimi nke akụ na ụba nke amamihe na ihe ọmụma nke Chineke!
Aisye ũũ aveveewe nĩ veva mũtheu: "A! kyũngũ kya ũthwii wa ũĩ na ũmanyi wa Ngai! motw'ĩo make matamanyĩka, na nzĩa syake itamanthĩka!" - Alo.
1.24501
Ị Ga-alụsoli Setan Ọgụ ma Merie
No Ũkitane na Satani na Ũkamũsinda!
1.244188
Obi ga-atọ Onyeàmà Jehova ahụ ụtọ ka gị na ya kpaa ya.
Akatanĩa kũneena naku ĩũlũ wa maũndũ asu.
1.243697
N'afọ niile m jere ozi, enweghị m ụgbọala.
Myaka yonthe ĩla naaĩthĩwa ũthũkũminĩ wa ĩvinda yonthe ndyaaĩsa kwĩthĩwa na ngalĩ yakwa.
1.24328
N' oge na- adịghị anya , onye ajọ omume agakwaghị anọ;
Vatiele ĩvinda ĩnini, na mũthũku ndakethĩwa . . .
1.243249
Dị ka ihe atụ, ndị nwunye kwesịrị ịnọ n'okpuru di ha, ụmụaka anọrọ n'okpuru ndị nne na nna ha.
Kwa ngelekany'o, iveti syĩĩtwe nĩsyĩnyivĩsye aũme masyo, nasyo syana syĩĩtwe imenyivĩsye asyai masyo.
1.243027
O bu n'obi ka ụmụ ha mụta ụmụ, ruo mgbe ụmụ mmadụ ga-eju n'ụwa.
Ngai endaa syana syoo o nasyo isyaane na vaiendeea ũu nginya ĩla nthĩ ĩkausũa andũ.
1.242494
N' ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe anyị nọ n' ebe ọwụwa anyanwụ , anyị bịara ịkpọrọ ya isiala .
Nĩtwonie ndata yake wumĩlonĩ wa syũa, na nĩtwooka kũmũthaitha."
1.2424
'Onyeikpe Ụwa Dum' Na-eme Ihe Ziri Ezi Mgbe Niile
Ĩvinda yonthe "Mũsili wa nthĩ yonthe" ekaa ũla waĩle
1.242231
E bu ụzọ kee ụmụ anụmanụ tupu e kee mmadụ.
Nyamũ syoombiwe mũndũ atanamba kũmbwa.
1.242094
Dị ka ihe atụ, anyị nwere ike ịsị, "Ka anyị hụ ihe Onye kere anyị kwuru gbasara ihe a."
Kwa ngelekany'o, no twasye, "Eka twone woni wa Mũmbi witũ ĩũlũ wa kĩĩ tũũneenea."
1.240781
Mụ na nwunye m n'afọ 2011
Nĩ na kĩveti kyakwa mwakanĩ wa 2011
1.240201
A ga -achịkọta mba niile n'ihu ya, ọ ga -ekewakwa ndị mmadụ na ibe ha dị ka onye ọzụzụ atụrụ si ekewapụ atụrụ na ewu.
Yesũ akasilĩla andũ onthe na 'kũmavathany'a aa na aya, tondũ mũĩthi ũvathanasya malondu na mbũi.'
1.239929
Olee otú Chineke na ndị ọzọ si rụkọọ ọrụ iji mezuo uche ya?
Andũ amwe matethasya wĩa na Ngai ata ĩla waendeee kwĩanĩsya kwenda kwake?
1.23985
(Jọn 8:44) Ọ chọwara ka e fewe ya ofufe otú ahụ a na-efe Chineke.
(Yoana 8:44) Nĩweethĩiwe na mea ma kwenda kũthaithwa o na kau Ngai e weka no we waĩle kũthaithwa.
1.239388
Unu onwe unu bụ nke nna unu bụ Ekwensu, na agu ihe ojo nke nna gị
"Inyw'I, mwi ma ithe wenyu, ndevili, na wendi wa ithe wenyu niw'o wendaa kwika.
1.23898
(Ndị Hibru 13:4) Ọ kpọrọ ịgba alụkwaghịm asị.
(Aevelania 13:4) Nũmenete kũthasya mũtwaano, kana mũleano.
1.237857
ná ndụ gị:
thayũnĩ waku:
1.237067
36 Ya mere ọ buru na Ọkpara gēme ka unu pua n'orù, unu gābu ndi puworo n'orù n'ezie.
36 Kwoou ethĩwa Mwana nũkũmũthasya, mũkeethĩwa kwa w'o mwĩ athasye.
1.236763
" Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ.
O na asyokie ongela vinya ũndũ ũsu ĩla waisye atĩĩ: "Aingĩ moo me o kw'o kũvika o na yu, ĩndĩ amwe nĩmakomete."
1.236747
Ka alaeze niile nke ụwa na-ekweta na naanị gị bụ Onyenwe anyị. "
Nĩvo ĩndĩ mbaĩ syonthe ikamanya kana we wĩ weka nue Ngai.'
1.236705
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
Mũthenya nĩwĩanĩwe nĩ ũthũku waw'o.'
1.236369
Achọghị m ịnụ ihe ọ bụla gbasara okpukpe gị ọzọ.
Ndienda kwĩw'a ũndũ ũngĩ ĩũlũ wa ndĩni ĩsu yaku.
1.235679
Ọ̀ bụ Chineke kere ụmụ mmadụ, ka hà si n'ụmụ anụmanụ pụta?
Andũ moombiwe nĩ Ngai kana maumie nyamũnĩ?
1.23532
Olee ebe ndị m ga-emekwu nke ọma?'
Naĩle kwĩka moalyũku maũndũnĩ meva?'
1.235112
17 Beere ibeere kan.
17 Kwĩka ũndũ twatavw'a.
1.234417
Anyị enweghị ike ịgwa ha okwu, ha enweghịkwa ike ịgwa anyị okwu.
Tũitonya kũneena namo, o namo maitonya kũneena naitũ.
1.234225
Gịnị ka anyị kwesịrị ịmụta n'otú Ebreham si ghọọ enyi Chineke?
Twĩĩmanyĩsya kyaũ twasũanĩa ũndũ Avalaamu watw'ĩkie mũnyanyae wa Ngai?
1.234032
Meri wee sị ya: 'Nwa m, gịnị mere i ji mee anyị otú a?
Ĩndĩ Meli asya: 'Mwana, ũtwĩkie ũu nĩkĩ?
1.233503
O kwuru, sị: "Ọ dịghị anya, mụ amata na ihe banyere m anaghị emetụ ọtụtụ ndị n'obi.
Aĩtye ũũ aililikana ĩvinda yĩu: "Ĩla navikie nĩnoonie kana andũ aingĩ mayaũnganaa nakwa.
1.233345
Ebe ahụ ka ọ nọ lụọ mama m, ha amụọkwa m n'afọ 1953.
E ku nĩw'o watwaie inyia wakwa, na nasyawa mwaka wa 1953.
1.233337
36 Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu, unu ga-enwere onwe unu n'ezie.
36 Kwoou ethĩwa Mwana nũkũmũthasya, mũkeethĩwa kwa w'o mwĩ athasye.
1.232601
Baịbụl sịrị na "onye nwere okwukwe n'Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi."
Mbivilia yaĩtye kana "ũla wĩtĩkĩlaa [kana, ũmũĩkĩĩaa] ũ Mwana e na thayũ ũtathela."
1.232206
Eze anyị bụ́ Jizọs Kraịst ka na-azụkwa anyị.
Mũsumbĩ witũ, Yesũ Klĩsto, no ũendeee kũtũmanyĩsya.
1.231915
41 Unu onwe-unu nālu ọlu nna-unu.
41 Inyw'ĩ mwĩĩka maũndũ ala ĩthe wenyu wĩkaa."
1.231584
Ma, ka ụbọchị atọ gachara, ha hụrụ ya n'ụlọ nsọ.
Ĩndĩ ĩtina wa mĩthenya ĩtatũ, mamwĩthĩa ĩkalũnĩ!
1.23155
Ighuko ndi nke-Ya,
Hamwe na andũ ake,
1.231001
N'oge Noa, ụfọdụ ndị mmụọ ozi nupụụrụ Chineke isi.
Ĩvindanĩ ya Noa alaĩka amwe nĩmaleile kũmwĩw'a Ngai na mooka kũũ nthĩ.
1.230779
" Ọtụtụ ndị ọsụ ụzọ mekwara otú ahụ.
Ũu now'o mavainia aingĩ meekie.
1.230396
Olee ihe ị ma banyere ụmụ nwoke ndị a?
Nĩ maũndũ meva wĩsĩ ĩũlũ wa aũme aa?
1.230362
Ọtụtụ ndị chere na ọ bụ Chineke na-akpata ahụhụ ndị mmadụ na-ata.
Andũ aingĩ masũanĩa Ngai nĩwe ũtumaa andũ mathĩna ĩũlũ wa nthĩ.
1.230354
Ụwa niile wee na-asụ otu asụsụ, nweekwa otu usoro okwu.
Na nthĩ yonthe yaĩ ya kĩthyomo kĩmwe na kĩneeno kĩmwe.
1.230047
Ò nwetụla mgbe ndị tigbuo zọgbuo mesiri gị ma ọ bụ onye ezinụlọ gị ike?
Nĩwĩthĩwa waaĩkwa kĩko kya ũng'endu kana mũndũ wa mũsyĩ wenyu akethĩwa eekiwe ũndũ ta ũsu?
1.228604
Gịnị mere o ji siere ndị Izrel ike ịkwado Chineke mgbe Sọl bụ eze?
Nĩkĩ Aisilaeli meew'aa kũlũmany'a na Ngai kwĩ vinya ĩla Saulo wasumbĩkĩte?
1.228516
Ma, ọtụtụ nde mmadụ achọtala ihe bara uru karịa ọlaedo.
Ĩndĩ ve angĩ milioni mbingĩ monete kĩndũ kĩseo vyũ o na kwĩ thaavu.
1.228451
N'oge na-adịghị anya, Alaeze a ga-eme ka uche Chineke mee n'ụwa niile.
O mĩtũkĩ, Ũsumbĩ ũsu nũkatuma kwenda kwa Ngai kwĩkwa nthĩ yonthe.
1.228359
Ma amaara m ya, ma debe okwu ya.
Ĩndĩ nĩnĩmwĩsĩ na nĩngwataa ndeto yake.
1.228211
N'ihi na anyị hụrụ kpakpando ya mgbe ọ pụtara wee bịa kpọọ isi ala nye ya. "
Nĩtwonie ndata yake wumĩlonĩ wa syũa, na nĩtwooka kũmũthaitha."
1.227657
Gịnị mere obi ji dị gị ụtọ maka ndụmọdụ dị́ ná Ndị Rom isi asatọ?
Nĩkĩ ũũtũnga mũvea nũndũ wa ũtao ũla wĩ ĩvukunĩ ya Alomi kĩlungu kya 8?
1.227482
Kọwaa. (b) Gịnị ka ndị mmadụ kweere banyere Jizọs?
Elesya. (b) Andũ maĩkĩĩaa kyaũ ĩũlũ wa Yesũ?
1.227245
Miriam sịrị: "A gwara anyị ka anyị bụrụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche.
Miriam aĩtye: "Twakwatie valũa wa kũtw'ĩka mavainia ma mwanya.
1.226009
Ọtụtụ ndị chere na Chineke kwadoro ịlụ agha.
Andũ aingĩ masũanĩaa kana Ngai nĩwĩtĩkĩlanaa na kaũ.
1.225681
Olee ihe onye amụma ahụ si Juda a na-akpọghị aha ya na Baịbụl na-emeghị, oleekwa ihe ọ kpataara ya?
Ũla mwathani waumĩte Yuta aemie kwĩka ata, na ĩtina akwatiwe nĩ kyaũ?
1.225648
Ya asị m: "Mba, m na-amụ ya ihe dị ka ugboro iri atọ kwa ụbọchị.
Nĩvo ĩndĩ wanzũngĩie, "Aiee, nĩnasomaa mavinda ta 30 kwa mũthenya."
1.225639
Enweghị m mma taa.
"Sua ũũ ndikwĩw'a nesa.
1.225573
Kwerenụ ihe m kwuru na mụ na Nna m dị n' otu , na Nna m na mụ onwe m dịkwa n' otu; ma ọ́ bụghị ya , kwerenụ n' ihi ọrụ ndị ahụ m na- arụ .
(Sop) Ii niw'o tata na mwaitu mwindavye nikie nesa
1.225519
Atụla egwu , n' ihi na m nọnyeere gị .
Ni songo ofha, ndi na inwi;
1.225486
Àjà Ọkpara gị chụrụ agaghị ekpuchili mmehie m.'
Nthembo ya Mwana waku ndĩsa kũvw'ĩka naĩ syakwa.'
1.225081
Ha apụghịkwa ịhụ anyanwụ n'ehihie ma ọ bụ kpakpando n'abalị.
Na mayaĩ matonya kwona syũa mũthenya kana ndata ũtukũ.
1.224683
na puku ehi iri asaa na abụọ ,
ata mpamba, ata nkweto,
1.224442
Gịnị Ka M Ga-eme Ma Papa M na Mama M Chọọ Ịgba Alụkwaghịm?
Nata Ethĩwa Asyai Makwa Meenda Kũthasya Mũtwaano?
1.223837
Ọ bụ ya bụ iwu kasị ukwuu, bụrụkwa nke mbụ.
Ũu nĩw'o mwĩao ũla mũnene na wa mbee.
1.223763
Ọ sịkwara: "Ọtụtụ n'ime ha ka nọ ruo ugbu a, ma ụfọdụ adawo n'ụra ọnwụ."
O na asyokie ongela vinya ũndũ ũsu ĩla waisye atĩĩ: "Aingĩ moo me o kw'o kũvika o na yu, ĩndĩ amwe nĩmakomete."
1.223295
Olee mgbe Jehova ga-abụ "ihe niile n'ebe onye ọ bụla nọ"?
Nĩ ĩndĩĩ Yeova ũkatw'ĩka "syonthe nthĩnĩ wa syonthe"?
1.22315
Olee otú o si na-eduzi ndị Chineke n'ụwa taa?
Ũmũnthĩ ũũ atongoeasya andũ ma Ngai ata kũũ nthĩ?
1.222595
Heather achọghị ka ọ gafee otú ahụ.
Heather ndekwenda kwĩka ũndũ ũvĩtũkĩte maũndũ asu.
1.222509
Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya .
Mũthenya nĩwĩanĩwe nĩ ũthũku waw'o.'
1.222426
Ọ g'edu ma chebe gị, dị k'ọ n'eme kemgbe.
Akakũtongoesya na kũkũsũvĩa,
1.222073
higmakwi higmakw1 higmakwj higmakw2 higmakwk higmakw3 higmakwl higmakw4 higmakwm higmakw5 higmakwn higmakw6 higmakwo higmakw7 higmakwp higmakw8 higmakwq higmakw9 higmakwr higmakwa higmakws higmakwb higmakwt higmakwc higmakwu higmakwd higmakwv higmakwe higmakww higmakwf higmakwx higmakwg higmakwy higmakwh higmakwz
_wikisug _wikisuc _wikisu1 _wikisur _wikisu2 _wikisuo _wikisuy _wikisu4 _wikisuh _wikisul _wikisui _wikisu8 _wikisub _wikisuq _wikisu9 _wikisus _wikisup _wikisua _wikisux _wikisu7 _wikisuu _wikisuf _wikisun _wikisut _wikisuk _wikisu6 _wikisu3 _wikisud _wikisu5 _wikisuz _wikisuj _wikisuw _wikisum _wikisue _wikisu0
1.221969
Otu olu wee sị ya: 'Sọl, Sọl!
Na ĩndĩ wasya wamwĩa: 'Saulo, Saulo!
1.221681
12 Ha niile ewezugawo onwe gị; ha nile abaghi uru n'efu; ọ dighi onye n ime ihe ọma, ọ dighi otu.
Onthe nimathukite utee; onthe vamwe nimatw'ikite avuku; Vai umwe wikaa nesa, aiee, o na umwe.
1.22166
Onyenwe m,
Mwathani Ngai wakwa,
1.221524
M na-aṅụkwa oké mmanya.
Nĩnanyusaa mũno vyũ.
1.221223
'Onye Na-amaghị Ihe Na-ekweta Okwu Niile'
"Ũla ũte Ũmanyi Nĩwĩtĩkĩlaa Kĩla Ndeto"
1.220844
Ekère ihe nile site n'aka -ya, ekèghi kwa ya, ekèghi kwa otù ihe ọ bula, nke ekèworo.
Syindu syonthe nisyatw'ikithiw'e niwe; na ate vo vati kindu o na kimwe
1.220741
"M Biliri Dị Ka Nne n'Izrel"
"Nookĩla Nĩ Inyia Nthĩnĩ wa Isilaeli"
1.220696
Ị̀ Ghọtara Ihe Mere I Ji Kwesị Ịna-azụ Ndị Ọzọ?
We Nĩwonaa Vata wa Kũmanyĩsya Angĩ?
1.220667
10 M wee nụ oké olu nke si n'eluigwe sị:
10 Na neew'a wasya mũnene kuma ĩtunĩ ũyasya:
1.220073
"Ka Ntachi Obi Rụzuo Ọrụ Ya"
'Wũmĩĩsyo Nĩwĩthĩwe na Wĩa Waw'o Mwĩanĩu'
1.21889
Nke mbụ, nọgide na-eme ihe ị na-eme ugbu a - ịmụ banyere Chineke.
Ũndũ wa mbee, endeea kwĩmanyĩsya ĩũlũ wa Ngai o ũndũ ũkwĩka yu.
1.218842
M jụrụ ya, sị: "Ị̀ makwa afọ ole m dị?
Ĩvinda yĩmwe ngĩneena na Izak Marais simũnĩ namũkũlilye: "We nũũkwatya nĩ na myaka yĩana?"
1.21839
Olee ihe Ndị Ikpe 5:31 kwuru gbasara ihe ga-eme n'ọdịnihu?
Ĩandĩko ya Asili 5:31 yonanĩtye ata ĩũlũ wa ĩvinda yĩla yũkĩte?
1.21826
Ya mara unu Nma!
Nũmũmanyĩte nesa vyũ.
1.217409
Ànyị Ga-amatali nke Bụ́ Eziokwu Gbasara Chineke?
No Tũmanye Ũw'o Ĩũlũ wa Ngai?
1.217202
Chineke bu ụzọ kee Jizọs tupu ya ekee Adam.
Ngai oombie Yesũ atambĩte kũmba Atamu.
1.217197
Mgbe m dị afọ iri na abụọ, a malitere ịlụ agha na Spen.
Nĩ na myaka 12 kaũ wa ene kwa ene nĩwambĩĩe nthĩ yitũ ya Spain.
1.217017
"Soronụ Ndị Na-akwa Ákwá Kwaa Ákwá"
"Ĩai na Ala Mekũĩa"
End of preview. Expand in Data Studio

Igbo-Kamba_Sentence-Pairs Dataset

This dataset contains sentence pairs for African languages along with similarity scores. It can be used for machine translation, sentence alignment, or other natural language processing tasks.

This dataset is based on the NLLBv1 dataset, published on OPUS under an open-source initiative led by META. You can find more information here: OPUS - NLLB-v1

Metadata

  • File Name: Igbo-Kamba_Sentence-Pairs
  • Number of Rows: 41429
  • Number of Columns: 3
  • Columns: score, Igbo, Kamba

Dataset Description

The dataset contains sentence pairs in African languages with an associated similarity score. Each row consists of three columns:

  1. score: The similarity score between the two sentences (range from 0 to 1).
  2. Igbo: The first sentence in the pair (language 1).
  3. Kamba: The second sentence in the pair (language 2).

This dataset is intended for use in training and evaluating machine learning models for tasks like translation, sentence similarity, and cross-lingual transfer learning.

References

Below are papers related to how the data was collected and used in various multilingual and cross-lingual applications:

[1] Holger Schwenk and Matthijs Douze, Learning Joint Multilingual Sentence Representations with Neural Machine Translation, ACL workshop on Representation Learning for NLP, 2017

[2] Holger Schwenk and Xian Li, A Corpus for Multilingual Document Classification in Eight Languages, LREC, pages 3548-3551, 2018.

[3] Holger Schwenk, Filtering and Mining Parallel Data in a Joint Multilingual Space ACL, July 2018

[4] Alexis Conneau, Guillaume Lample, Ruty Rinott, Adina Williams, Samuel R. Bowman, Holger Schwenk and Veselin Stoyanov, XNLI: Cross-lingual Sentence Understanding through Inference, EMNLP, 2018.

[5] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Margin-based Parallel Corpus Mining with Multilingual Sentence Embeddings arXiv, Nov 3 2018.

[6] Mikel Artetxe and Holger Schwenk, Massively Multilingual Sentence Embeddings for Zero-Shot Cross-Lingual Transfer and Beyond arXiv, Dec 26 2018.

[7] Holger Schwenk, Vishrav Chaudhary, Shuo Sun, Hongyu Gong and Paco Guzman, WikiMatrix: Mining 135M Parallel Sentences in 1620 Language Pairs from Wikipedia arXiv, July 11 2019.

[8] Holger Schwenk, Guillaume Wenzek, Sergey Edunov, Edouard Grave and Armand Joulin CCMatrix: Mining Billions of High-Quality Parallel Sentences on the WEB

[9] Paul-Ambroise Duquenne, Hongyu Gong, Holger Schwenk, Multimodal and Multilingual Embeddings for Large-Scale Speech Mining, NeurIPS 2021, pages 15748-15761.

[10] Kevin Heffernan, Onur Celebi, and Holger Schwenk, Bitext Mining Using Distilled Sentence Representations for Low-Resource Languages

Downloads last month
7

Collection including michsethowusu/igbo-kamba_sentence-pairs